Jọn 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụkwa na mụ agaa kwadebere unu ebe, m ga-abịa ọzọ,+ mụ onwe m ga-anabatakwa unu n’ebe obibi m,+ ka unu wee nọrọkwa n’ebe m nọ.+ Mkpughe 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye obi ụtọ+ na onye dị nsọ+ ka onye ọ bụla nke nwere òkè ná mbilite n’ọnwụ mbụ bụ; ọnwụ nke abụọ+ enweghị ikike+ n’ebe ndị a nọ, kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ nke Chineke na nke Kraịst, ha ga-esokwa ya chịa dị ka ndị eze ruo otu puku afọ ahụ.+
3 Ọ bụrụkwa na mụ agaa kwadebere unu ebe, m ga-abịa ọzọ,+ mụ onwe m ga-anabatakwa unu n’ebe obibi m,+ ka unu wee nọrọkwa n’ebe m nọ.+
6 Onye obi ụtọ+ na onye dị nsọ+ ka onye ọ bụla nke nwere òkè ná mbilite n’ọnwụ mbụ bụ; ọnwụ nke abụọ+ enweghị ikike+ n’ebe ndị a nọ, kama ha ga-abụ ndị nchụàjà+ nke Chineke na nke Kraịst, ha ga-esokwa ya chịa dị ka ndị eze ruo otu puku afọ ahụ.+