Ndị Efesọs 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ọ na-ekwu, sị: “Teta,+ gị onye na-arahụ ụra, sikwa ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ Kraịst ga-enwukwasịkwa+ gị.” 1 Ndị Tesalonaịka 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra+ dị ka ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma nwee uche ziri ezi.+
14 Ya mere, ọ na-ekwu, sị: “Teta,+ gị onye na-arahụ ụra, sikwa ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ Kraịst ga-enwukwasịkwa+ gị.”
6 Ya mere, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra+ dị ka ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma nwee uche ziri ezi.+