Luk 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee malite inye ha otu ihe atụ banyere mkpa ọ dị ka ha na-ekpe ekpere mgbe niile ma ghara ịda mbà,+ Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’olileanya ahụ.+ Na-atachinụ obi n’ime mkpagbu.+ Nọgidesienụ ike n’ekpere.+
18 O wee malite inye ha otu ihe atụ banyere mkpa ọ dị ka ha na-ekpe ekpere mgbe niile ma ghara ịda mbà,+