Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 55:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ma, ọ bụ Chineke ka m ga-akpọku;+

      Ọ bụkwa Jehova ga-azọpụta m.+

  • Ndị Rom 12:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’olileanya ahụ.+ Na-atachinụ obi n’ime mkpagbu.+ Nọgidesienụ ike n’ekpere.+

  • Ndị Efesọs 6:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 ka unu ji ụdị ikpe ekpere+ ọ bụla na ụdị ịrịọsi arịrịọ ike ọ bụla na-anọgide n’ekpere n’oge niile n’ime mmụọ nsọ.+ Iji mee nke ahụ, mụrụnụ anya mgbe niile, na-arịọsikwanụ arịrịọ ike n’ihi ndị nsọ niile,

  • Ndị Filipaị 4:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+

  • Ndị Kọlọsi 4:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Nọgidesienụ ike n’ekpere,+ mụrụkwanụ anya na ya ma na-enye ekele,+

  • 1 Ndị Tesalonaịka 5:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Na-ekpenụ ekpere n’akwụsịghị akwụsị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya