Ndị Efesọs 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 akwụsịghị m ikele Chineke maka unu. M na-echeta unu n’ekpere m mgbe niile,+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ezie, ọ bụ ya mere anyị ji na-ekpe ekpere n’ihi unu mgbe niile, ka Chineke anyị wee gụọ unu ná ndị ruru eru maka òkù ọ kpọrọ unu,+ jirikwa ike ya mezuo ihe niile dị ya mma n’ihe banyere ịdị mma na ọrụ okwukwe;
11 N’ezie, ọ bụ ya mere anyị ji na-ekpe ekpere n’ihi unu mgbe niile, ka Chineke anyị wee gụọ unu ná ndị ruru eru maka òkù ọ kpọrọ unu,+ jirikwa ike ya mezuo ihe niile dị ya mma n’ihe banyere ịdị mma na ọrụ okwukwe;