19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ ihe bụ́ nke ya n’anya.+ Ma n’ihi na unu abụghị nke ụwa,+ kama ahọpụtara m unu n’ụwa, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+
5 Ma ebe ndị Juu na-ekwo ekworo,+ ha kpọọrọ ụfọdụ ndị ikom ọjọọ n’etiti ndị na-akwụgharị n’ọma ahịa, ha wee ghọọ otu ìgwè mmadụ, wee mee ka obodo ahụ jupụta n’oké ụzụ.+ Ha wakpokwara ụlọ Jesin+ wee na-achọ inyefe ha n’aka ìgwè ahụ na-akpa aghara.