14 N’ihi na ọ bụrụ na mụ ejiwo unu nyaara ya isi, e mebeghị ka ihere mee m; ma dị ka anyị gwara unu ihe niile n’eziokwu, otú ahụkwa ka ịnya isi anyị+ n’ihu Taịtọs bụ eziokwu.
19 N’ihi na olee ihe bụ́ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze+ aṅụrị anyị—ee, ọ́ bụghị unu n’eziokwu?—n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya?+