22 Ya mere, chegharịa n’ihe ọjọọ a ị na-eme, rịọsiekwa Jehova arịrịọ ike,+ ka e wee gbaghara gị ihe ọjọọ obi gị na-echepụta, ma ọ bụrụ na ọ ga-ekwe omume;
3 Ọ tụbakwara ya n’ime abis+ ahụ, mechie ya ma kaa ya akara mgbe ọ tụbasịrị ya, ka o wee ghara iduhie mba niile ọzọ ruo mgbe otu puku afọ ahụ gwụsịrị. Mgbe ihe ndị a gasịrị, a ga-atọpụ ya ruo nwa oge.+