2 Ndị Tesalonaịka 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na anyị na-anụ na ụfọdụ ndị adịghị agazi agazi+ n’etiti unu, ha adịghịkwa arụ ọrụ ma ọlị, kama ha na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha.+ 1 Timoti 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ahụkwa, ndị inyom kwesịrị ịbụ ndị na-eji ihe akpọrọ ihe, ọ bụghị ndị nkwutọ,+ ha kwesịrị ịbụ ndị na-emeru ihe n’ókè,+ ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe niile.+ 1 Pita 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịta ahụhụ+ n’ihi ịbụ onye na-egbu ọchụ ma ọ bụ onye ohi ma ọ bụ onye ajọ omume ma ọ bụ onye na-enyonye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+
11 N’ihi na anyị na-anụ na ụfọdụ ndị adịghị agazi agazi+ n’etiti unu, ha adịghịkwa arụ ọrụ ma ọlị, kama ha na-etinye ọnụ n’ihe na-agbasaghị ha.+
11 Otú ahụkwa, ndị inyom kwesịrị ịbụ ndị na-eji ihe akpọrọ ihe, ọ bụghị ndị nkwutọ,+ ha kwesịrị ịbụ ndị na-emeru ihe n’ókè,+ ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe niile.+
15 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịta ahụhụ+ n’ihi ịbụ onye na-egbu ọchụ ma ọ bụ onye ohi ma ọ bụ onye ajọ omume ma ọ bụ onye na-enyonye anya n’ihe na-agbasaghị ya.+