Matiu 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ahụ, meenụ ka ìhè+ unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ, ka ha wee hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+ 1 Timoti 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.
16 Otú ahụ, meenụ ka ìhè+ unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ, ka ha wee hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+
7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.