16 Ya mere, ka anyị jiri nkwuwa okwu+ bịaruo+ ocheeze nke obiọma na-erughịrị mmadụ nso, ka e wee meere anyị ebere, nwetakwa obiọma na-erughịrị mmadụ n’oge kwesịrị ekwesị mgbe enyemaka dị anyị mkpa.+
3 Obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ebere na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna+ nakwa n’aka Jizọs Kraịst bụ́ Ọkpara nke Nna anyị ga-adịnyere anyị, tinyere eziokwu na ịhụnanya.+