2 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma egwu na-atụ m na e nwere ike merụọ+ obi unu, o wee ghara izi ezi, gharakwa ịdị ọcha dị ka o kwesịrị Kraịst,+ dị ka agwọ ahụ ji aghụghọ ya rafuo Iv.+
3 Ma egwu na-atụ m na e nwere ike merụọ+ obi unu, o wee ghara izi ezi, gharakwa ịdị ọcha dị ka o kwesịrị Kraịst,+ dị ka agwọ ahụ ji aghụghọ ya rafuo Iv.+