1 Ndị Kọrịnt 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ya mere m ji na-ezitere unu Timoti,+ ebe ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya nke kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ime Onyenwe anyị; ọ ga-echetakwara unu otú m si eme ihe n’ime Kraịst Jizọs,+ dị nnọọ ka m na-akụzi n’ebe niile n’ọgbakọ niile. 2 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jidesie ụkpụrụ nke okwu na-enye ezi ndụ+ ike bụ́ nke ị nụrụ n’ọnụ m, ya na okwukwe na ịhụnanya ndị dị n’ime Kraịst Jizọs.+
17 Ọ bụ ya mere m ji na-ezitere unu Timoti,+ ebe ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya nke kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ime Onyenwe anyị; ọ ga-echetakwara unu otú m si eme ihe n’ime Kraịst Jizọs,+ dị nnọọ ka m na-akụzi n’ebe niile n’ọgbakọ niile.
13 Jidesie ụkpụrụ nke okwu na-enye ezi ndụ+ ike bụ́ nke ị nụrụ n’ọnụ m, ya na okwukwe na ịhụnanya ndị dị n’ime Kraịst Jizọs.+