9 Ọ bụ ya mere na anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu+ malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya nakwa ịrịọ arịrịọ ka unu jupụta n’ezi ihe ọmụma+ nke uche ya n’amamihe+ niile na nghọta ime mmụọ,+
20 Ma anyị maara na Ọkpara Chineke abịawo,+ o nyewokwa anyị ikike inwe nghọta+ ka anyị wee mara ezi onye ahụ.+ Anyị na ezi onye ahụ dịkwa n’otu,+ site n’aka Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst. Onye a bụ ezi+ Chineke ahụ na ndụ ebighị ebi.+