1 Ndị Kọrịnt 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ọnọdụ a, ihe a na-achọkwa n’aka ndị na-elekọta ụlọ+ bụ ka ha bụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na mụ ejiri ọchịchọ obi m+ mee ya, enwere m ụgwọ ọrụ;+ ma ọ bụrụ na mụ ejighị ọchịchọ obi m mee ya, n’agbanyeghị nke ahụ, m nwere ọrụ nlekọta ụlọ+ e nyefere m n’aka.
17 Ọ bụrụ na mụ ejiri ọchịchọ obi m+ mee ya, enwere m ụgwọ ọrụ;+ ma ọ bụrụ na mụ ejighị ọchịchọ obi m mee ya, n’agbanyeghị nke ahụ, m nwere ọrụ nlekọta ụlọ+ e nyefere m n’aka.