1 Pita 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ndị bụ́ odibo doo onwe ha n’okpuru+ ndị nwe ha n’egwu+ dum kwesịrị ekwesị, ọ bụghị naanị ido onwe ha n’okpuru ndị bụ́ ezigbo mmadụ na ndị nwere ezi uche, kamakwa n’okpuru ndị ọ na-esi ike ime ihe dị ha mma.
18 Ka ndị bụ́ odibo doo onwe ha n’okpuru+ ndị nwe ha n’egwu+ dum kwesịrị ekwesị, ọ bụghị naanị ido onwe ha n’okpuru ndị bụ́ ezigbo mmadụ na ndị nwere ezi uche, kamakwa n’okpuru ndị ọ na-esi ike ime ihe dị ha mma.