2 Ndị Kọrịnt 8:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Otú ọ dị, ọ bụrụ na e nwere ajụjụ ọ bụla banyere Taịtọs, ọ bụ onye òtù m na onye ọrụ ibe m+ maka ọdịmma unu; ma ọ bụ, n’ihe banyere ụmụnna anyị, ha bụ ndịozi nke ọgbakọ dị iche iche na ebube nke Kraịst.
23 Otú ọ dị, ọ bụrụ na e nwere ajụjụ ọ bụla banyere Taịtọs, ọ bụ onye òtù m na onye ọrụ ibe m+ maka ọdịmma unu; ma ọ bụ, n’ihe banyere ụmụnna anyị, ha bụ ndịozi nke ọgbakọ dị iche iche na ebube nke Kraịst.