Ndị Kọlọsi 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke ahụ bụ ihe unu nụrụ n’ọnụ Epafras+ bụ́ ohu ibe anyị nke anyị hụrụ n’anya, bụ́ onye ozi Kraịst kwesịrị ntụkwasị obi nke na-anọchite anya anyị, Ndị Kọlọsi 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Epafras,+ onye si n’etiti unu, bụ́ ohu nke Kraịst Jizọs, na-ekele unu, ọ na-adọgbu onwe ya n’ọrụ mgbe niile n’ekpere ya n’ihi ọdịmma unu, ka unu wee bụrụ ndị zuru ezu n’ikpeazụ,+ na-ekwenyesikwa ike n’ihe niile bụ́ uche Chineke.
7 Nke ahụ bụ ihe unu nụrụ n’ọnụ Epafras+ bụ́ ohu ibe anyị nke anyị hụrụ n’anya, bụ́ onye ozi Kraịst kwesịrị ntụkwasị obi nke na-anọchite anya anyị,
12 Epafras,+ onye si n’etiti unu, bụ́ ohu nke Kraịst Jizọs, na-ekele unu, ọ na-adọgbu onwe ya n’ọrụ mgbe niile n’ekpere ya n’ihi ọdịmma unu, ka unu wee bụrụ ndị zuru ezu n’ikpeazụ,+ na-ekwenyesikwa ike n’ihe niile bụ́ uche Chineke.