Ọnụ Ọgụgụ 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụmụ Izrel niile wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ nzukọ ahụ dum wee malite ikwu okwu megide ha, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala Ijipt, ma ọ bụ, a sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala ịkpa a! Ọnụ Ọgụgụ 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha gwara ibe ha, sị: “Ka anyị mee otu onye onyeisi, ka anyị laghachikwa n’Ijipt!”+
2 Ụmụ Izrel niile wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn,+ nzukọ ahụ dum wee malite ikwu okwu megide ha, sị: “A sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala Ijipt, ma ọ bụ, a sị nnọọ na anyị nwụrụ n’ala ịkpa a!