Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+ Diuterọnọmi 1:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ‘Ọ dịghị otu onye n’ime ndị ikom a so n’ajọ ọgbọ a nke ga-ahụ ezi ala ahụ m ṅụrụ iyi inye nna unu hà,+
30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+
35 ‘Ọ dịghị otu onye n’ime ndị ikom a so n’ajọ ọgbọ a nke ga-ahụ ezi ala ahụ m ṅụrụ iyi inye nna unu hà,+