Abụ Ọma 104:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye mere ka ndị mmụọ ozi ya bụrụ mmụọ,+Meekwa ka ndị na-ejere ya ozi bụrụ ọkụ na-erepịa ihe.+ Ọrụ Ndịozi 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ndị Sadusii+ na-ekwu na e nweghị mbilite n’ọnwụ+ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi ma ọ bụ mmụọ, ma ndị Farisii na-ekwusa ihe a niile n’ihu ọha.
8 N’ihi na ndị Sadusii+ na-ekwu na e nweghị mbilite n’ọnwụ+ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi ma ọ bụ mmụọ, ma ndị Farisii na-ekwusa ihe a niile n’ihu ọha.