Matiu 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Gị onwe gị kwa, Kapaniọm,+ à ga-ebuli gị elu ruo n’eluigwe? Ị ga-agbadaru+ Hedis;+ n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Sọdọm ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime gị, ọ gaara adịgide ruo taa. Matiu 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ha ejighị ya kpọrọ ihe, ha wee gawa, otu onye n’ubi ya, onye ọzọ n’ahịa ya;+
23 Gị onwe gị kwa, Kapaniọm,+ à ga-ebuli gị elu ruo n’eluigwe? Ị ga-agbadaru+ Hedis;+ n’ihi na ọ bụrụ na ọ bụ na Sọdọm ka a rụrụ ọrụ dị ike ndị a rụrụ n’ime gị, ọ gaara adịgide ruo taa.