Luk 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ha niile malitere ịrịọ ka a hapụ ha.+ Onye mbụ sịrị ya, ‘Azụrụ m ubi, m ga-agarịrị hụ ya; ana m arịọ gị, Ka a gụpụ m.’+
18 Ma ha niile malitere ịrịọ ka a hapụ ha.+ Onye mbụ sịrị ya, ‘Azụrụ m ubi, m ga-agarịrị hụ ya; ana m arịọ gị, Ka a gụpụ m.’+