Levitikọs 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ ga-ekpuchi mmehie nke ebe nsọ ahụ n’ihi adịghị ọcha+ nke ụmụ Izrel nakwa n’ihi nnupụisi ha na mmehie niile ha;+ otú ahụ ka ọ ga-eme maka ụlọikwuu nzute, bụ́ nke dị n’etiti ha n’adịghị ọcha ha.
16 “Ọ ga-ekpuchi mmehie nke ebe nsọ ahụ n’ihi adịghị ọcha+ nke ụmụ Izrel nakwa n’ihi nnupụisi ha na mmehie niile ha;+ otú ahụ ka ọ ga-eme maka ụlọikwuu nzute, bụ́ nke dị n’etiti ha n’adịghị ọcha ha.