Abụ Ọma 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Rịọ m,+ ka m nye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe nketa gị,+Nyekwa gị nsọtụ niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe onwunwe gị.+ Jọn 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ihe niile Nna m nwere bụ nke m.+ Ọ bụ ya mere m ji kwuo na ọ na-esi n’ihe bụ́ nke m anata ihe, na-akọkwara ya unu. Ndị Rom 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma, ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ, anyị bụkwa ndị nketa: n’ezie, ndị nketa nke Chineke, ma bụrụ ndị ha na Kraịst na-eketakọ ihe,+ ma ọ bụrụhaala na anyị na ya atakọọ ahụhụ+ ka e wee mee ka anyị na ya nwekọọ ebube.+
8 Rịọ m,+ ka m nye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe nketa gị,+Nyekwa gị nsọtụ niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe onwunwe gị.+
15 Ihe niile Nna m nwere bụ nke m.+ Ọ bụ ya mere m ji kwuo na ọ na-esi n’ihe bụ́ nke m anata ihe, na-akọkwara ya unu.
17 Ma, ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ, anyị bụkwa ndị nketa: n’ezie, ndị nketa nke Chineke, ma bụrụ ndị ha na Kraịst na-eketakọ ihe,+ ma ọ bụrụhaala na anyị na ya atakọọ ahụhụ+ ka e wee mee ka anyị na ya nwekọọ ebube.+