Luk 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ndịozi ahụ gwara Onyenwe anyị, sị: “Nyekwuo anyị okwukwe.”+ Luk 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ana m asị unu, Ọ ga-eme ka ha nweta ikpe ziri ezi ọsọ ọsọ.+ Otú o sina dị, mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute, ọ̀ ga-ahụ okwukwe n’elu ụwa?” Ndị Galeshia 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ pụtakwara ìhè na n’ebe Chineke nọ, a dịghị esi n’iwu akpọ onye ọ bụla onye ezi omume,+ n’ihi na “onye ezi omume ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya.”+
8 Ana m asị unu, Ọ ga-eme ka ha nweta ikpe ziri ezi ọsọ ọsọ.+ Otú o sina dị, mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute, ọ̀ ga-ahụ okwukwe n’elu ụwa?”
11 Ọ pụtakwara ìhè na n’ebe Chineke nọ, a dịghị esi n’iwu akpọ onye ọ bụla onye ezi omume,+ n’ihi na “onye ezi omume ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya.”+