27 N’ihi na Chineke “doro ihe niile n’okpuru ụkwụ ya.”+ Ma mgbe ọ sịrị na ‘e dowo ihe niile n’okpuru ya,’+ o doro anya na onye ahụ nke doro ihe niile n’okpuru ya+ esoghị.
21 onye ga-agbanwe ọdịdị ahụ́ anyị e wedara n’ala+ ka o kwekọọ n’ahụ́ ya dị ebube+ dị ka ịrụ ọrụ+ nke ike o nwere si dị, ya bụ, ido+ ihe niile n’okpuru onwe ya.