1 Ndị Kọrịnt 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụrụnụ ndị na-eṅomi m, ọbụna dị ka m bụ onye na-eṅomi Kraịst.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na unu onwe unu maara ụzọ unu kwesịrị isi na-eṅomi anyị,+ n’ihi na anyị abụghị ndị na-adịghị agazi agazi mgbe anyị nọ n’etiti unu,+
7 N’ihi na unu onwe unu maara ụzọ unu kwesịrị isi na-eṅomi anyị,+ n’ihi na anyị abụghị ndị na-adịghị agazi agazi mgbe anyị nọ n’etiti unu,+