Ndị Filipaị 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụnna m, bụrụnụ ndị dị n’otu n’iṅomi m,+ na-elegidekwanụ anya ná ndị na-eje ije dị ka ihe nlereanya anyị hapụụrụ unu si dị.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụghị na anyị enweghị ikike ime otú ahụ,+ kama ọ bụ ka anyị wee were onwe anyị meere unu ihe nlereanya ka unu ṅomie anyị.+
17 Ụmụnna m, bụrụnụ ndị dị n’otu n’iṅomi m,+ na-elegidekwanụ anya ná ndị na-eje ije dị ka ihe nlereanya anyị hapụụrụ unu si dị.+
9 Ọ bụghị na anyị enweghị ikike ime otú ahụ,+ kama ọ bụ ka anyị wee were onwe anyị meere unu ihe nlereanya ka unu ṅomie anyị.+