1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu. 1 Pita 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe e mere ka onyeisi ọzụzụ atụrụ+ ahụ pụta ìhè, unu ga-anata okpueze+ ebube ahụ na-adịghị emebi emebi.+
25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.
4 Mgbe e mere ka onyeisi ọzụzụ atụrụ+ ahụ pụta ìhè, unu ga-anata okpueze+ ebube ahụ na-adịghị emebi emebi.+