Jọn 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye zitere m nọnyeere m; ọ hapụghị m ka m nọrọ naanị m, n’ihi na m na-eme ihe dị ya mma mgbe niile.”+ Mkpughe 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+
29 Onye zitere m nọnyeere m; ọ hapụghị m ka m nọrọ naanị m, n’ihi na m na-eme ihe dị ya mma mgbe niile.”+
14 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Leodisia+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Amen+ ahụ na-ekwu, bụ́ ezi+ onye àmà+ nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ mmalite nke ihe Chineke kere,+