Ilu 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Jehova kere m dị ka mmalite nke ụzọ ya,+ ihe mbụ n’ime ihe niile ọ rụrụ n’oge dị anya gara aga.+ Ndị Kọlọsi 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ onyinyo+ nke Chineke a na-apụghị ịhụ anya,+ onye e bu ụzọ mụọ+ n’ime ihe niile e kere eke;