Jenesis 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ikpeazụ, ha rutere n’ebe ahụ ezi Chineke kpọọrọ ya aha, Ebreham wee wuo ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ ma doo nkụ ahụ n’usoro, keekwa Aịzik ụkwụ na aka tụkwasị ya n’elu ebe ịchụàjà ahụ, n’elu nkụ ahụ.+ Jenesis 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee gaa n’ihu ịsị: “Esetịla aka gị mee nwa okoro ahụ ihe, emekwala ya ihe ọ bụla ma ọlị,+ n’ihi na ugbu a ka m matara na ị na-atụ egwu Chineke n’ihi na ị jụghị inye m nwa gị nke ị mụrụ naanị ya.”+
9 N’ikpeazụ, ha rutere n’ebe ahụ ezi Chineke kpọọrọ ya aha, Ebreham wee wuo ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ ma doo nkụ ahụ n’usoro, keekwa Aịzik ụkwụ na aka tụkwasị ya n’elu ebe ịchụàjà ahụ, n’elu nkụ ahụ.+
12 O wee gaa n’ihu ịsị: “Esetịla aka gị mee nwa okoro ahụ ihe, emekwala ya ihe ọ bụla ma ọlị,+ n’ihi na ugbu a ka m matara na ị na-atụ egwu Chineke n’ihi na ị jụghị inye m nwa gị nke ị mụrụ naanị ya.”+