Jenesis 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na Ebreham gere ntị n’olu m wee na-erubere m isi, na-edebe ihe m nyere n’iwu, ụkpụrụ m, na iwu m.”+ Ndị Hibru 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma o weere ya na Chineke nwere ike ịkpọlite ya ọbụna site ná ndị nwụrụ anwụ;+ sitekwa n’ebe ahụ ọ natakwara ya n’ụzọ ihe atụ.+ Jems 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ̀ bụ na e siteghị n’ọrụ kpọọ nna anyị bụ́ Ebreham+ onye ezi omume mgbe ọ chụsịrị nwa ya bụ́ Aịzik n’àjà n’elu ebe ịchụàjà?+ 1 Jọn 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịhụnanya ahụ si otú a dịrị, ọ bụghị na ọ bụ anyị hụrụ Chineke n’anya, kama na ọ bụ ya hụrụ anyị n’anya wee zite Ọkpara ya ka ọ bụrụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
5 n’ihi na Ebreham gere ntị n’olu m wee na-erubere m isi, na-edebe ihe m nyere n’iwu, ụkpụrụ m, na iwu m.”+
19 Ma o weere ya na Chineke nwere ike ịkpọlite ya ọbụna site ná ndị nwụrụ anwụ;+ sitekwa n’ebe ahụ ọ natakwara ya n’ụzọ ihe atụ.+
21 Ọ̀ bụ na e siteghị n’ọrụ kpọọ nna anyị bụ́ Ebreham+ onye ezi omume mgbe ọ chụsịrị nwa ya bụ́ Aịzik n’àjà n’elu ebe ịchụàjà?+
10 Ịhụnanya ahụ si otú a dịrị, ọ bụghị na ọ bụ anyị hụrụ Chineke n’anya, kama na ọ bụ ya hụrụ anyị n’anya wee zite Ọkpara ya ka ọ bụrụ àjà+ ime udo+ maka mmehie anyị.+
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+