1 Pita 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’eziokwu, a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, n’ihi na ọbụna Kraịst tara ahụhụ n’ihi unu,+ wee hapụrụ unu ihe nlereanya ka unu wee sochie nzọụkwụ ya anya.+
21 N’eziokwu, a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, n’ihi na ọbụna Kraịst tara ahụhụ n’ihi unu,+ wee hapụrụ unu ihe nlereanya ka unu wee sochie nzọụkwụ ya anya.+