Ndị Rom 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-agọzinụ ndị na-akpagbu unu;+ na-agọzinụ+ ndị mmadụ, unu abụkwala ha ọnụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 anyị na-adọgbu onwe anyị n’ọrụ,+ anyị jikwa aka anyị na-arụ ọrụ.+ Mgbe a na-ekwujọ anyị, anyị na-agọzi agọzi;+ mgbe a na-akpagbu anyị, anyị na-atachi obi;+
12 anyị na-adọgbu onwe anyị n’ọrụ,+ anyị jikwa aka anyị na-arụ ọrụ.+ Mgbe a na-ekwujọ anyị, anyị na-agọzi agọzi;+ mgbe a na-akpagbu anyị, anyị na-atachi obi;+