Ilu 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Azịza dị nro na-eme ka ọnụma laa,+ ma okwu ọjọọ na-akpasu iwe.+ 1 Timoti 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, gị onye nke Chineke, gbaara ihe ndị a ọsọ.+ Kama chụsoo ezi omume, nsọpụrụ Chineke, okwukwe, ịhụnanya, ntachi obi, ịdị nwayọọ n’obi.+ 2 Timoti 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 jiri nwayọọ na-ezi ndị isi ike ihe;+ n’ihi na, ma eleghị anya, Chineke pụrụ ime ka ha nwee nchegharị+ nke na-eduga n’ezi ihe ọmụma nke eziokwu,+ Taịtọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ka ha ghara inwe mmụọ ịlụ ọgụ,+ ka ha nwee ezi uche,+ na-adị nwayọọ n’ụzọ zuru ezu n’ebe mmadụ niile nọ.+
11 Otú ọ dị, gị onye nke Chineke, gbaara ihe ndị a ọsọ.+ Kama chụsoo ezi omume, nsọpụrụ Chineke, okwukwe, ịhụnanya, ntachi obi, ịdị nwayọọ n’obi.+
25 jiri nwayọọ na-ezi ndị isi ike ihe;+ n’ihi na, ma eleghị anya, Chineke pụrụ ime ka ha nwee nchegharị+ nke na-eduga n’ezi ihe ọmụma nke eziokwu,+
2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ka ha ghara inwe mmụọ ịlụ ọgụ,+ ka ha nwee ezi uche,+ na-adị nwayọọ n’ụzọ zuru ezu n’ebe mmadụ niile nọ.+