Diuterọnọmi 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 onye nyere gị mana+ ka i rie n’ala ịkpa, bụ́ nke nna gị hà na-amaghị, iji mee ka ị dị umeala+ nakwa iji lee gị ule ka o wee meere gị ihe ọma n’ikpeazụ;+ Jems 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe unu maara na okwukwe unu nke a nwalere anwale otú a na-arụpụta ntachi obi.+
16 onye nyere gị mana+ ka i rie n’ala ịkpa, bụ́ nke nna gị hà na-amaghị, iji mee ka ị dị umeala+ nakwa iji lee gị ule ka o wee meere gị ihe ọma n’ikpeazụ;+