Jọn 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ihe inyeaka ahụ rutere, nke m ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu,+ bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ, nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa, ọ ga-agba àmà banyere m;+ Ọrụ Ndịozi 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ+ dị iche iche, dị nnọọ ka mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.
26 Mgbe ihe inyeaka ahụ rutere, nke m ga-esi n’ebe Nna m nọ zitere unu,+ bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ, nke na-esi n’ebe Nna m nọ abịa, ọ ga-agba àmà banyere m;+
4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ+ dị iche iche, dị nnọọ ka mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.