2 Ndị Kọrịnt 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na anyị maara na ọ bụrụ na a kwatuo+ ụlọ anyị nke ụwa,+ bụ́ ụlọikwuu a,+ anyị ga-enwe ụlọ nke si n’aka Chineke, bụ́ ụlọ nke a na-ejighị aka wuo,+ nke na-adịru mgbe ebighị ebi+ n’eluigwe.
5 N’ihi na anyị maara na ọ bụrụ na a kwatuo+ ụlọ anyị nke ụwa,+ bụ́ ụlọikwuu a,+ anyị ga-enwe ụlọ nke si n’aka Chineke, bụ́ ụlọ nke a na-ejighị aka wuo,+ nke na-adịru mgbe ebighị ebi+ n’eluigwe.