2 Pita 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị m hụrụ n’anya, nke a bụ akwụkwọ ozi nke abụọ m na-edetara unu ugbu a, bụ́ nke m ji na-akpali ezi ikike iche echiche unu site n’ichetara unu ihe,+ dị ka m mere na nke mbụ m dere,+
3 Ndị m hụrụ n’anya, nke a bụ akwụkwọ ozi nke abụọ m na-edetara unu ugbu a, bụ́ nke m ji na-akpali ezi ikike iche echiche unu site n’ichetara unu ihe,+ dị ka m mere na nke mbụ m dere,+