Ndị Kọlọsi 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere na anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu+ malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya nakwa ịrịọ arịrịọ ka unu jupụta n’ezi ihe ọmụma+ nke uche ya n’amamihe+ niile na nghọta ime mmụọ,+
9 Ọ bụ ya mere na anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu+ malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya nakwa ịrịọ arịrịọ ka unu jupụta n’ezi ihe ọmụma+ nke uche ya n’amamihe+ niile na nghọta ime mmụọ,+