1 Ndị Kọrịnt 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Wepụnụ ihe iko achịcha ochie ahụ, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta,+ dị ka unu bụ ihe na-ekoghị eko. N’ihi na, n’ezie, a chụwo+ nwa atụrụ ememme ngabiga+ anyị n’àjà, ya bụ, Kraịst.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.
7 Wepụnụ ihe iko achịcha ochie ahụ, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta,+ dị ka unu bụ ihe na-ekoghị eko. N’ihi na, n’ezie, a chụwo+ nwa atụrụ ememme ngabiga+ anyị n’àjà, ya bụ, Kraịst.+
21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.