Matiu 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ̀ bụ na gị onwe gị ekwesịghị imere ohu ibe gị ebere,+ dị ka m mekwaara gị ebere?’+ Jọn 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nke a bụ ihe m nyere n’iwu, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya.+ Ndị Rom 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla,+ ma e wezụga ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya edebezuwo iwu ahụ.+ 1 Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Anyị si otú a mara ihe bụ́ ịhụnanya,+ n’ihi na onye ahụ tọgbọrọ mkpụrụ obi ya n’ihi anyị;+ anyị jikwa ụgwọ ịtọgbọ mkpụrụ obi anyị n’ihi ụmụnna anyị.+
8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla,+ ma e wezụga ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya edebezuwo iwu ahụ.+
16 Anyị si otú a mara ihe bụ́ ịhụnanya,+ n’ihi na onye ahụ tọgbọrọ mkpụrụ obi ya n’ihi anyị;+ anyị jikwa ụgwọ ịtọgbọ mkpụrụ obi anyị n’ihi ụmụnna anyị.+