Jọn 6:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Mụ na onye na-eri anụ ahụ́ m ma na-aṅụ ọbara m dị n’otu, ya onwe ya na mụ onwe m dịkwa n’otu.+ Jọn 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nọgidenụ n’ime m, mụ onwe m ga-anọgidekwa n’ime unu.+ Dị nnọọ ka alaka ahụ na-apụghị ịmị mkpụrụ n’onwe ya ma ọ bụrụ na ọ dịgideghị n’osisi vaịn ahụ, otú ahụkwa ka unu na-apụghị ịmị mkpụrụ, ma ọ bụrụ na unu anọgideghị n’ime m.+
4 Nọgidenụ n’ime m, mụ onwe m ga-anọgidekwa n’ime unu.+ Dị nnọọ ka alaka ahụ na-apụghị ịmị mkpụrụ n’onwe ya ma ọ bụrụ na ọ dịgideghị n’osisi vaịn ahụ, otú ahụkwa ka unu na-apụghị ịmị mkpụrụ, ma ọ bụrụ na unu anọgideghị n’ime m.+