1 Jọn 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma unu onwe unu, ka ihe unu nụrụ site ná mmalite dịgide n’ime unu.+ Ọ bụrụ na ihe unu nụrụ site ná mmalite adịgide n’ime unu, unu na Ọkpara ahụ ga-adị n’otu,+ unu na Nna ahụ ga-adịkwa n’otu.+
24 Ma unu onwe unu, ka ihe unu nụrụ site ná mmalite dịgide n’ime unu.+ Ọ bụrụ na ihe unu nụrụ site ná mmalite adịgide n’ime unu, unu na Ọkpara ahụ ga-adị n’otu,+ unu na Nna ahụ ga-adịkwa n’otu.+