Ekliziastis 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ihe ọma dị ọtụtụ, ndị na-eri ya na-adịkwa ọtụtụ.+ Olee uru ọ baara onye nwe ya, ma ọ́ bụghị naanị ịnọ na-ele ya anya?+ Jems 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ugbu a, unu na-akpa nganga n’ọnụ unu na-etu.+ Ụdị ịkpa nganga ahụ niile bụ ihe ọjọọ.
11 Mgbe ihe ọma dị ọtụtụ, ndị na-eri ya na-adịkwa ọtụtụ.+ Olee uru ọ baara onye nwe ya, ma ọ́ bụghị naanị ịnọ na-ele ya anya?+