Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 4:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Nri Sọlọmọn kwa ụbọchị bụ ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ+ ntụ ọka* iri atọ e gwere nke ọma na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ ntụ ọka iri isii,

  • Nehemaya 5:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ndị Juu na ndị osote onye na-achị achị, ndị ikom dị otu narị na iri ise, na ndị na-esi ná mba ndị ọzọ gbara anyị gburugburu abịakwute anyị na-anọ na tebụl mụ.+

  • Nehemaya 5:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 A bịa n’ihe a na-akwadebe kwa ụbọchị, a na-akwadebere m otu oké ehi, atụrụ isii na nnụnụ ndị kasị mma, a na-ebutekwara m ụdị mmanya+ niile n’ụba otu ugboro n’ime ụbọchị iri ọ bụla. Ma tinyere ihe ndị a, asịghị m ka e nye m nri gọvanọ kwesịrị ịdị na-eri, n’ihi na ozi a chọrọ ka ndị a na-eje dị arọ.

  • Esta 1:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Mgbe ụbọchị ndị a gasịrị, eze meere ndị niile nọ na Shushan bụ́ obí eze oriri ruo ụbọchị asaa, ma ndị ukwu ma ndị nta, n’ogige dị n’ubi nke dị n’obí eze.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya