Jọn 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A sị na unu maara m, unu gaara amakwa Nna m; site n’ugbu a gaa n’ihu, unu amarawo ya, unu ahụwokwa ya.”+ 1 Jọn 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-ekwupụta na Jizọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke,+ Chineke na onye ahụ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+
7 A sị na unu maara m, unu gaara amakwa Nna m; site n’ugbu a gaa n’ihu, unu amarawo ya, unu ahụwokwa ya.”+
15 Onye ọ bụla nke na-ekwupụta na Jizọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke,+ Chineke na onye ahụ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+