20 Timoti, chee ihe ahụ e nyefere n’aka gị nche,+ na-agbakụta okwu nzuzu ndị na-emerụ ihe dị nsọ azụ nakwa ihe ndị ahụ na-emegiderịta onwe ha nke a na-akpọ “ihe ọmụma” n’ụzọ ụgha.+
18 Ee e, kama na-etonụ eto n’obiọma na-erughịrị mmadụ nakwa n’ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst.+ Ka otuto dịrị ya ugbu a, ruokwa ụbọchị nke mgbe ebighị ebi.+